Abụ Ọma 50:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mgbe ọ bụla ị hụrụ onye ohi, ihe ya na-amasị gị;+Ọ bụkwa ndị na-akwa iko ka gị na ha na-emekọ ihe.+ Hosia 7:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha ji ihe ọjọọ ha na-eme ka eze ṅụrịa, ha jikwa aghụghọ ha na-eme ka ndị isi ṅụrịa ọṅụ.+
18 Mgbe ọ bụla ị hụrụ onye ohi, ihe ya na-amasị gị;+Ọ bụkwa ndị na-akwa iko ka gị na ha na-emekọ ihe.+