Abụ Ọma 50:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ị hụ onye ohi, ị na-akwado ya,*+Gị na ndị na-akwa iko na-akpakwa.