Matiu 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Lezienụ anya maka ndị amụma ụgha+ ndị na-abịakwute unu n’oyiyi atụrụ,+ ma n’ime ha, ha bụ anụ ọhịa wolf agụụ ji.+ Ndị Rom 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma ekele dịrị Chineke na unu bụbu ndị ohu nke mmehie ma unu ghọrọ ndị si n’obi ha na-erube isi n’ụdị ozizi ahụ nke e nyefere unu n’aka.+
15 “Lezienụ anya maka ndị amụma ụgha+ ndị na-abịakwute unu n’oyiyi atụrụ,+ ma n’ime ha, ha bụ anụ ọhịa wolf agụụ ji.+
17 Ma ekele dịrị Chineke na unu bụbu ndị ohu nke mmehie ma unu ghọrọ ndị si n’obi ha na-erube isi n’ụdị ozizi ahụ nke e nyefere unu n’aka.+