Ndị Rom 15:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ezie, n’ụzọ dị otú a, ekpebiri m na agaghị m ezisa ozi ọma n’ebe a kpọwororị Kraịst aha, ka m wee ghara ịdị na-ewukwasị ihe na ntọala nke onye ọzọ;+ Ndị Hibru 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi nke a, ebe anyị hapụworo ozizi ndị mbụ+ banyere Kraịst,+ ka anyị jisie ike ruo ntozu okè.+ Ka anyị ghara ịtọwa ntọala ọzọ,+ ya bụ, ịmụ ọzọ banyere isi n’ọrụ nwụrụ anwụ chegharịa,+ inwe okwukwe n’ebe Chineke nọ,+
20 N’ezie, n’ụzọ dị otú a, ekpebiri m na agaghị m ezisa ozi ọma n’ebe a kpọwororị Kraịst aha, ka m wee ghara ịdị na-ewukwasị ihe na ntọala nke onye ọzọ;+
6 N’ihi nke a, ebe anyị hapụworo ozizi ndị mbụ+ banyere Kraịst,+ ka anyị jisie ike ruo ntozu okè.+ Ka anyị ghara ịtọwa ntọala ọzọ,+ ya bụ, ịmụ ọzọ banyere isi n’ọrụ nwụrụ anwụ chegharịa,+ inwe okwukwe n’ebe Chineke nọ,+