1 Ndị Kọrịnt 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Olee ebe onye amamihe nọ? Olee ebe odeakwụkwọ nọ?+ Olee ebe ọ̀rụ́ ụka+ nke usoro ihe a nọ?+ Ọ̀ bụ na Chineke emeghị ka amamihe nke ụwa bụrụ ihe nzuzu?+
20 Olee ebe onye amamihe nọ? Olee ebe odeakwụkwọ nọ?+ Olee ebe ọ̀rụ́ ụka+ nke usoro ihe a nọ?+ Ọ̀ bụ na Chineke emeghị ka amamihe nke ụwa bụrụ ihe nzuzu?+