Diuterọnọmi 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Sinụ n’ebo unu niile chọta ndị ikom maara ihe na ndị nwere uche+ ma nwee ahụmahụ,+ ka m mee ha ndị isi unu.’+ 1 Timoti 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ya mere, onye nlekọta kwesịrị ịbụ onye a na-apụghị ikwujọ ekwujọ,+ di nke otu nwunye, onye na-emeru ihe n’ókè,+ onye uche ya zuru okè,+ onye na-eme ihe n’usoro,+ onye na-ele ọbịa,+ onye ruru eru izi ihe,+
13 Sinụ n’ebo unu niile chọta ndị ikom maara ihe na ndị nwere uche+ ma nwee ahụmahụ,+ ka m mee ha ndị isi unu.’+
2 Ya mere, onye nlekọta kwesịrị ịbụ onye a na-apụghị ikwujọ ekwujọ,+ di nke otu nwunye, onye na-emeru ihe n’ókè,+ onye uche ya zuru okè,+ onye na-eme ihe n’usoro,+ onye na-ele ọbịa,+ onye ruru eru izi ihe,+