1 Ndị Kọrịnt 12:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma ugbu a, Chineke edebewo akụkụ ndị ahụ n’ahụ́, nke ọ bụla n’ime ha, dị nnọọ ka o si dị ya mma.+ 1 Ndị Kọrịnt 12:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Unu bụ ahụ́ nke Kraịst, bụrụkwa akụkụ ahụ́ n’otu n’otu.+ Ndị Efesọs 5:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 n’ihi na anyị bụ akụkụ dị iche iche nke ahụ́ ya.+