Ndị Rom 12:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 otú ahụ ka anyị onwe anyị bụ otu ahụ́+ n’ime Kraịst, ọ bụ ezie na anyị dị ọtụtụ, ma bụrụ akụkụ ahụ́ ndị dịịrị ibe anyị n’otu n’otu.+ Ndị Efesọs 1:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 nke bụ́ ahụ́ ya,+ nke o zuru ezu+ n’ime ya site n’onye ahụ nke na-eme ka ihe niile ju eju n’ime ihe niile.+ Ndị Kọlọsi 1:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ana m aṅụrị ọṅụ ugbu a n’ahụhụ m na-ata n’ihi unu.+ Mụ onwe m na-enweta n’anụ ahụ́ m ihe fọdụrụ ná mkpagbu+ m ga-enwe n’ihi Kraịst maka ọdịmma nke ahụ́ ya, nke bụ́ ọgbakọ ya.+
5 otú ahụ ka anyị onwe anyị bụ otu ahụ́+ n’ime Kraịst, ọ bụ ezie na anyị dị ọtụtụ, ma bụrụ akụkụ ahụ́ ndị dịịrị ibe anyị n’otu n’otu.+
23 nke bụ́ ahụ́ ya,+ nke o zuru ezu+ n’ime ya site n’onye ahụ nke na-eme ka ihe niile ju eju n’ime ihe niile.+
24 Ana m aṅụrị ọṅụ ugbu a n’ahụhụ m na-ata n’ihi unu.+ Mụ onwe m na-enweta n’anụ ahụ́ m ihe fọdụrụ ná mkpagbu+ m ga-enwe n’ihi Kraịst maka ọdịmma nke ahụ́ ya, nke bụ́ ọgbakọ ya.+