Ndị Efesọs 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 na-agbasi mbọ ike ka unu nọgide n’ịdị n’otu nke mmụọ nsọ, n’ihe nkekọ nke bụ́ udo.+ Ndị Efesọs 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 E nwere otu ahụ́,+ nweekwa otu mmụọ nsọ,+ ọbụna dị ka a kpọrọ unu n’otu olileanya+ ahụ nke a kpọrọ unu ka unu nweta;
4 E nwere otu ahụ́,+ nweekwa otu mmụọ nsọ,+ ọbụna dị ka a kpọrọ unu n’otu olileanya+ ahụ nke a kpọrọ unu ka unu nweta;