1 Ndị Kọrịnt 7:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’ihe banyere ndị na-amaghị nwoke ma ọ bụ nwaanyị, enweghị m iwu ọ bụla nke si n’aka Onyenwe anyị, ma m na-ekwu uche m+ dị ka onye Onyenwe anyị+ meere ebere ịbụ onye kwesịrị ntụkwasị obi.+ 2 Ndị Kọrịnt 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụghị inye unu iwu,+ kama ihe mere m ji na-ekwu ya bụ n’ihi otú o si dị ndị ọzọ ọkụ n’obi nakwa iji chọpụta ma ịhụnanya unu ọ̀ bụ nke ezigbo ya.
25 N’ihe banyere ndị na-amaghị nwoke ma ọ bụ nwaanyị, enweghị m iwu ọ bụla nke si n’aka Onyenwe anyị, ma m na-ekwu uche m+ dị ka onye Onyenwe anyị+ meere ebere ịbụ onye kwesịrị ntụkwasị obi.+
8 Ọ bụghị inye unu iwu,+ kama ihe mere m ji na-ekwu ya bụ n’ihi otú o si dị ndị ọzọ ọkụ n’obi nakwa iji chọpụta ma ịhụnanya unu ọ̀ bụ nke ezigbo ya.