12 ee e, o jighị ọbara+ ewu na nke ụmụ oké ehi banye, kama o ji ọbara+ nke ya banye n’ebe nsọ ahụ naanị otu ugboro wee nwetara anyị nnapụta nke na-adịru mgbe ebighị ebi.+
18 N’ihi na unu maara na ọ bụghị ihe ndị pụrụ ire ure,+ ọlaọcha ma ọ bụ ọlaedo, ka e ji napụta+ unu n’ụdị omume unu nke na-adịghị amị mkpụrụ, nke unu natara site n’ọdịnala nke si n’aka nna nna unu hà.