2 Ndị Kọrịnt 12:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ezie, e mere ka unu onwe unu hụ ihe na-egosi na m bụ onyeozi+ site ná ntachi obi niile,+ site n’ihe ịrịba ama na ihe ebube na ọrụ dị ike.+ 1 Timoti 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụ n’ihi ịgba àmà a+ ka e ji họpụta m ịbụ onye nkwusa na onyeozi,+ onye ozizi nke ndị mba ọzọ+ n’ihe banyere okwukwe+ na eziokwu—eziokwu ka m na-ekwu,+ ọ bụghị ụgha ka m na-agha.
12 N’ezie, e mere ka unu onwe unu hụ ihe na-egosi na m bụ onyeozi+ site ná ntachi obi niile,+ site n’ihe ịrịba ama na ihe ebube na ọrụ dị ike.+
7 Ọ bụ n’ihi ịgba àmà a+ ka e ji họpụta m ịbụ onye nkwusa na onyeozi,+ onye ozizi nke ndị mba ọzọ+ n’ihe banyere okwukwe+ na eziokwu—eziokwu ka m na-ekwu,+ ọ bụghị ụgha ka m na-agha.