10 unu ewerela obere akpa nri maka njem unu, unu achịrịla uwe ime abụọ, ma ọ bụ akpụkpọ ụkwụ, unu ewerekwala mkpara; n’ihi na onye ọrụ kwesịrị ka e nye ya nri.+
7 Ya mere, nọrọnụ n’ụlọ ahụ,+ na-eri ihe ma na-aṅụ ihe ọṅụṅụ ndị ha nyere unu,+ n’ihi na onye ọrụ kwesịrị ụgwọ ọrụ ya.+ Unu esila n’otu ụlọ gafee n’ụlọ ọzọ.+