Ilu 28:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Obi ụtọ na-adịrị onye ụjọ na-atụ mgbe niile,+ ma onye na-akpọchi obi ya ga-adaba n’oké nsogbu.+ Luk 22:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ma ọ sịrị: “Ana m asị gị, Pita, Oké ọkpa agaghị akwa taa ruo mgbe ị gọrọ agọ ugboro atọ na ị maghị onye m bụ.”+ Ndị Rom 11:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ dị mma! A nyakapụrụ ha n’ihi na ha enweghị okwukwe,+ ma ọ bụ okwukwe mere i ji guzoro.+ Kwụsị inwe echiche dị elu,+ kama na-atụ egwu.+ Ndị Galeshia 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ụmụnna m, ọ bụrụgodị na mmadụ azọhie ụkwụ+ tupu ya amara na ọ zọhiere ụkwụ, unu ndị ruru eru n’ụzọ ime mmụọ,+ gbalịanụ iji mmụọ dị nwayọọ+ gbazie onye ahụ. Ka onye ọ bụla n’ime unu lekwasị onwe ya anya,+ a dịghị ama ama, a nwaakwa onye ahụ.+
34 Ma ọ sịrị: “Ana m asị gị, Pita, Oké ọkpa agaghị akwa taa ruo mgbe ị gọrọ agọ ugboro atọ na ị maghị onye m bụ.”+
20 Ọ dị mma! A nyakapụrụ ha n’ihi na ha enweghị okwukwe,+ ma ọ bụ okwukwe mere i ji guzoro.+ Kwụsị inwe echiche dị elu,+ kama na-atụ egwu.+
6 Ụmụnna m, ọ bụrụgodị na mmadụ azọhie ụkwụ+ tupu ya amara na ọ zọhiere ụkwụ, unu ndị ruru eru n’ụzọ ime mmụọ,+ gbalịanụ iji mmụọ dị nwayọọ+ gbazie onye ahụ. Ka onye ọ bụla n’ime unu lekwasị onwe ya anya,+ a dịghị ama ama, a nwaakwa onye ahụ.+