10 Ma m na-agba unu ume,+ ụmụnna m, site n’aha+ Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, ka unu niile na-ekwu otu ihe,+ ka nkewa gharakwa ịdị n’etiti unu,+ kama ka unu dị n’otu n’ụzọ kwesịrị ekwesị n’otu obi na n’otu echiche.+
3 n’ihi na unu ka bụ ndị anụ ahụ́ na-achị.+ N’ihi na ebe e nwere ekworo na esemokwu n’etiti unu,+ ọ̀ bụ na unu abụghị ndị anụ ahụ́ na-achị, ọ̀ bụkwa na unu adịghị eje ije dị ka ụmụ mmadụ si eje?+