Ndị Efesọs 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ruo mgbe anyị niile ga-adị n’otu n’okwukwe nakwa n’ezi ihe ọmụma banyere Ọkpara Chineke, ruo mgbe anyị ghọrọ dimkpa,+ ruo mgbe anyị toruru otú Kraịst toruru;+ Ndị Hibru 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi nke a, ebe anyị hapụworo ozizi ndị mbụ+ banyere Kraịst,+ ka anyị jisie ike ruo ntozu okè.+ Ka anyị ghara ịtọwa ntọala ọzọ,+ ya bụ, ịmụ ọzọ banyere isi n’ọrụ nwụrụ anwụ chegharịa,+ inwe okwukwe n’ebe Chineke nọ,+
13 ruo mgbe anyị niile ga-adị n’otu n’okwukwe nakwa n’ezi ihe ọmụma banyere Ọkpara Chineke, ruo mgbe anyị ghọrọ dimkpa,+ ruo mgbe anyị toruru otú Kraịst toruru;+
6 N’ihi nke a, ebe anyị hapụworo ozizi ndị mbụ+ banyere Kraịst,+ ka anyị jisie ike ruo ntozu okè.+ Ka anyị ghara ịtọwa ntọala ọzọ,+ ya bụ, ịmụ ọzọ banyere isi n’ọrụ nwụrụ anwụ chegharịa,+ inwe okwukwe n’ebe Chineke nọ,+