22 N’ihi na ndị m dị nzuzu.+ Ha amaghị m.+ Ha bụ ụmụ na-amaghị ihe; ha abụghị ndị nwere nghọta.+ Ha bụ ndị maara ihe n’ime ihe ọjọọ, ma n’ime ihe ọma, ha bụ ndị na-amaghị ihe.+
19 N’ihi na mmadụ niile amarawo banyere nrubeisi unu.+ Ya mere, ana m aṅụrị ọṅụ n’ihi unu. Ma achọrọ m ka unu bụrụ ndị maara ihe+ n’ihe banyere ezi ihe, ka unu bụrụkwa ndị aka ha dị ọcha+ n’ihe banyere ihe ọjọọ.+