15 Ya mere, ka anyị niile bụ́ ndị tozuru okè+ nwee ụdị echiche a;+ ọ bụrụ na unu nwere echiche dị iche n’ụzọ ọ bụla, Chineke ga-ekpughere unu echiche ahụ ziri ezi.
14 Ma nri siri ike dịịrị ndị tozuru okè, ndị zụworo ikike nghọta+ ha azụ, site n’iji ya eme ihe, ịmata ihe dị iche n’ihe ziri ezi na ihe na-ezighị ezi.+