Matiu 22:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ụbọchị ahụ, ndị Sadusii, bụ́ ndị na-asị na mbilite n’ọnwụ adịghị, bịakwutere ya wee jụọ ya, sị:+ Ọrụ Ndịozi 26:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Gịnị mere unu ji chee na ọ bụ ihe a na-apụghị ikweta ekweta na Chineke na-akpọlite ndị nwụrụ anwụ?+
23 N’ụbọchị ahụ, ndị Sadusii, bụ́ ndị na-asị na mbilite n’ọnwụ adịghị, bịakwutere ya wee jụọ ya, sị:+
8 “Gịnị mere unu ji chee na ọ bụ ihe a na-apụghị ikweta ekweta na Chineke na-akpọlite ndị nwụrụ anwụ?+