Ọpụpụ 34:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Mgbe Erọn na ụmụ Izrel niile hụrụ Mozis, lee! ihu ya na-enwupụta ìhè, ha wee tụwa egwu ịbịarute ya nso.+
30 Mgbe Erọn na ụmụ Izrel niile hụrụ Mozis, lee! ihu ya na-enwupụta ìhè, ha wee tụwa egwu ịbịarute ya nso.+