2 Ndị Tesalonaịka 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ụmụnna anyị, anyị agaghị akwụsị ịna-ekele Chineke mgbe niile n’ihi unu. O kwesịrị ekwesị n’ihi na okwukwe unu na-esikwu ezigbo ike, unu niile n’otu n’otu na-ahụkwa ibe unu n’anya karịa otú unu na-emebu.+ 2 Ndị Tesalonaịka Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:3 Ụlọ Nche,11/15/2005, p. 32
3 Ụmụnna anyị, anyị agaghị akwụsị ịna-ekele Chineke mgbe niile n’ihi unu. O kwesịrị ekwesị n’ihi na okwukwe unu na-esikwu ezigbo ike, unu niile n’otu n’otu na-ahụkwa ibe unu n’anya karịa otú unu na-emebu.+