Abụ Ọma 101:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ dịghị onye aghụghọ nke ga-ebi n’ụlọ m.+Ọ dịghịkwa onye ọ bụla nke na-ekwu okwu ụgha ga-eguzosi ike+N’ihu m.+ Abụ Ọma 119:118 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 118 Ị tụfuwo ndị niile si n’ụkpụrụ gị kpafuo;+N’ihi na aghụghọ ha bụ ụgha.+ Ọrụ Ndịozi 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma Pita sịrị: “Ananayas, gịnị mere Setan+ ji mee ka obi sie gị ike ịghara mmụọ nsọ+ ụgha+ na izochi ụfọdụ n’ime ihe unu retara ala ahụ? Ndị Efesọs 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ka anyị wee ghara ịbụkwa ụmụ ọhụrụ, ndị ebili mmiri na-enugharị+ na ndị ifufe ozizi ọ bụla+ na-ebugharị, site n’aghụghọ+ nke ụmụ mmadụ, site ná njehie e ji aghụghọ chepụta.
7 Ọ dịghị onye aghụghọ nke ga-ebi n’ụlọ m.+Ọ dịghịkwa onye ọ bụla nke na-ekwu okwu ụgha ga-eguzosi ike+N’ihu m.+
3 Ma Pita sịrị: “Ananayas, gịnị mere Setan+ ji mee ka obi sie gị ike ịghara mmụọ nsọ+ ụgha+ na izochi ụfọdụ n’ime ihe unu retara ala ahụ?
14 ka anyị wee ghara ịbụkwa ụmụ ọhụrụ, ndị ebili mmiri na-enugharị+ na ndị ifufe ozizi ọ bụla+ na-ebugharị, site n’aghụghọ+ nke ụmụ mmadụ, site ná njehie e ji aghụghọ chepụta.