2 Ndị Kọrịnt 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ma anyị ajụwo omume nzuzo ndị na-eme ihere,+ anyị adịghị eje ije n’aghụghọ, anyị adịghịkwa agwagbu okwu Chineke,+ kama site n’ime ka eziokwu ahụ pụta ìhè, n’ihu Chineke, anyị na-eme ihe n’ụzọ ga-adị akọ na uche mmadụ niile mma.+
2 ma anyị ajụwo omume nzuzo ndị na-eme ihere,+ anyị adịghị eje ije n’aghụghọ, anyị adịghịkwa agwagbu okwu Chineke,+ kama site n’ime ka eziokwu ahụ pụta ìhè, n’ihu Chineke, anyị na-eme ihe n’ụzọ ga-adị akọ na uche mmadụ niile mma.+