9 Ya mere, obi ụtọ a ọ̀ na-adịrị ndị e biri úgwù, ka ọ̀ na-adịrị ndị a na-ebighị úgwù?+ N’ihi na anyị na-ekwu, sị: “A gụụrụ Ebreham okwukwe ya dị ka ezi omume.”+
15 Site n’anụ ahụ́ ya,+ o wepụrụ ihe ahụ na-akpata ibu iro,+ ya bụ, Iwu ahụ nke ihe mejupụtara ya bụ ntụziaka na ụkpụrụ,+ ka o wee kee ìgwè abụọ+ ahụ ka ya na ha wee dịrị n’otu, ka ha wee ghọọ otu onye dị ọhụrụ+ wee mee ka udo dị;