15Ndị ikom ụfọdụ sikwa Judia+ bịa wee malite ịkụziri ụmụnna, sị: “Ọ bụrụ na e bighị unu úgwù+ dị ka omenala si n’aka Mozis si dị,+ a pụghị ịzọpụta unu.”
3 Ọ bụrụ na onye ọ bụla na-ezi ozizi dị iche,+ ọ bụrụkwa na onye ahụ adịghị ekwere okwu na-enye ezi ndụ,+ bụ́ okwu Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, ma ọ bụ ozizi ahụ nke kwekọrọ ná nsọpụrụ Chineke,+