Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 18:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 “‘Ekpughela ọtọ nwaanyị na nwa ya nwaanyị.+ Akpọrọla nwa nwaanyị nke nwa ya nwoke mụrụ nakwa nwa nwaanyị nke nwa ya nwaanyị mụrụ iji kpughee ọtọ ha. Ha niile bụ otu ọbara. Ọ bụ omume rụrụ arụ.+

  • Mak 7:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 ịkwa iko nke di ma ọ bụ nwunye, inwe anyaukwu,+ ajọ omume, aghụghọ, omume rụrụ arụ,+ anyaụfụ, nkwulu, mpako, enweghị ezi uche.

  • Ndị Efesọs 4:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 Ebe ọ bụ na mmehie ha adịkwaghị ewute ha,+ ha mikpuru onwe ha n’omume rụrụ arụ+ iji anyaukwu+ na-eme ụdị omume adịghị ọcha niile.+

  • 2 Pita 2:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Ọtụtụ ndị ga-agbaso+ omume ha rụrụ arụ,+ a ga na-ekwujọkwa ụzọ nke eziokwu ahụ n’ihi ndị a.+

  • Jud 4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Ihe mere m ji na-ede ya bụ na ụfọdụ ndị egbebatawo,+ bụ́ ndị Akwụkwọ Nsọ kara aka kemgbe ogologo oge gara aga+ na a ga-ama ha ikpe a,+ ndị na-adịghị asọpụrụ Chineke,+ ndị na-eme ka obiọma Chineke anyị nke na-erughịrị mmadụ bụrụ ihe ngọpụ maka omume rụrụ arụ,+ ndị na-agọnahụ+ onye naanị ya bụ Nna Nwe anyị+ na Onyenwe anyị,+ bụ́ Jizọs Kraịst.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya