Ndị Filipaị 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 ka unu wee jupụta ná mkpụrụ ezi omume,+ nke si n’aka Jizọs Kraịst, iji wetara Chineke otuto na ịja mma.+ Ndị Kọlọsi 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ka unu wee na-eje ije n’ụzọ kwesịrị+ Jehova+ iji na-eme ihe na-amasị ya n’ụzọ zuru ezu, ka unu na-amị mkpụrụ n’ezi ọrụ+ ọ bụla ma na-enwekwu ezi ihe ọmụma+ nke Chineke,
11 ka unu wee jupụta ná mkpụrụ ezi omume,+ nke si n’aka Jizọs Kraịst, iji wetara Chineke otuto na ịja mma.+
10 ka unu wee na-eje ije n’ụzọ kwesịrị+ Jehova+ iji na-eme ihe na-amasị ya n’ụzọ zuru ezu, ka unu na-amị mkpụrụ n’ezi ọrụ+ ọ bụla ma na-enwekwu ezi ihe ọmụma+ nke Chineke,