Ọrụ Ndịozi 9:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Mgbe ọ bịarutere Jeruselem+ ọ gbalịrị isonyere ndị ahụ na-eso ụzọ; ma ha niile na-atụ ya egwu, n’ihi na ha ekwetaghị na ọ bụ onye na-eso ụzọ.
26 Mgbe ọ bịarutere Jeruselem+ ọ gbalịrị isonyere ndị ahụ na-eso ụzọ; ma ha niile na-atụ ya egwu, n’ihi na ha ekwetaghị na ọ bụ onye na-eso ụzọ.