Ọrụ Ndịozi 21:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mgbe ha nụsịrị ihe a, ha malitere inye Chineke otuto, ha gwakwara ya, sị: “Nwanna, ị na-ahụ ọtụtụ puku ndị kwere ekwe e nwere n’etiti ndị Juu; ha niile na-anụkwara Iwu ahụ ọkụ n’obi.+
20 Mgbe ha nụsịrị ihe a, ha malitere inye Chineke otuto, ha gwakwara ya, sị: “Nwanna, ị na-ahụ ọtụtụ puku ndị kwere ekwe e nwere n’etiti ndị Juu; ha niile na-anụkwara Iwu ahụ ọkụ n’obi.+