15Ndị ikom ụfọdụ sikwa Judia+ bịa wee malite ịkụziri ụmụnna, sị: “Ọ bụrụ na e bighị unu úgwù+ dị ka omenala si n’aka Mozis si dị,+ a pụghị ịzọpụta unu.”
3 “Abụ m onye Juu,+ onye a mụrụ na Tasọs nke Silishia,+ ma agụrụ m akwụkwọ n’obodo a n’ụkwụ Gameliel,+ a kụziiri m otú e si agbasosi Iwu nna nna anyị hà ike,+ m na-anụrụ Chineke ọkụ n’obi+ dị nnọọ ka unu niile na-anụ ọkụ n’obi taa.
14 m nọkwa na-enwe ọganihu dị ukwuu n’okpukpe ndị Juu karịa ọtụtụ n’ime ndị ọgbọ m, bụ́ ndị agbụrụ m,+ ebe m na-anụrụ ọdịnala+ nna m hà ọkụ n’obi+ nke ukwuu karị.