Ọrụ Ndịozi 9:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ya mere, Banabas nyeere ya aka,+ duru ya gakwuru ndịozi, o wee kọọrọ ha n’ụzọ zuru ezu otú ya si hụ Onyenwe anyị n’okporo ụzọ,+ kọọkwara ha na ọ gwara ya okwu,+ nakwa otú ya si kwuo okwu n’atụghị egwu n’aha Jizọs na Damaskọs.+
27 Ya mere, Banabas nyeere ya aka,+ duru ya gakwuru ndịozi, o wee kọọrọ ha n’ụzọ zuru ezu otú ya si hụ Onyenwe anyị n’okporo ụzọ,+ kọọkwara ha na ọ gwara ya okwu,+ nakwa otú ya si kwuo okwu n’atụghị egwu n’aha Jizọs na Damaskọs.+