1 Ndị Tesalonaịka 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 kama, dị ka Chineke nwapụtaworo na anyị bụ ndị ruru eru ka e nyefee+ anyị ozi ọma ahụ n’aka, otú ahụ ka anyị na-ekwu, ọ bụghị dị ka ndị na-eme ihe dị ndị mmadụ mma,+ kama dị ka ndị na-eme ihe dị Chineke mma, bụ́ onye na-enyocha obi anyị.+
4 kama, dị ka Chineke nwapụtaworo na anyị bụ ndị ruru eru ka e nyefee+ anyị ozi ọma ahụ n’aka, otú ahụ ka anyị na-ekwu, ọ bụghị dị ka ndị na-eme ihe dị ndị mmadụ mma,+ kama dị ka ndị na-eme ihe dị Chineke mma, bụ́ onye na-enyocha obi anyị.+