Diuterọnọmi 15:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na ị ga-emesapụrụ ya aka+ ma hụ na ị gbazinyere ya ihe n’ibé otú ọ chọrọ, bụ́ ihe ndị na-akpa ya. 1 Ndị Kọrịnt 16:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihe banyere ịnakọta onyinye+ maka ndị nsọ,+ dị nnọọ ka m nyere ọgbakọ ndị dị na Galeshia+ iwu, na-emekwanụ otú ahụ.
8 N’ihi na ị ga-emesapụrụ ya aka+ ma hụ na ị gbazinyere ya ihe n’ibé otú ọ chọrọ, bụ́ ihe ndị na-akpa ya.
16 N’ihe banyere ịnakọta onyinye+ maka ndị nsọ,+ dị nnọọ ka m nyere ọgbakọ ndị dị na Galeshia+ iwu, na-emekwanụ otú ahụ.