Ọrụ Ndịozi 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ya mere, mgbe ọtụtụ afọ gasịrị, abịara m ka m wetara obodo m onyinye ebere na àjà+ dị iche iche. Ndị Rom 15:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ihi na ọ masịrị ndị nọ na Masedonia na Akeya+ inye ndị ọzọ ihe ha site n’inye ndị dara ogbenye n’etiti ndị nsọ nọ na Jeruselem onyinye.+
26 N’ihi na ọ masịrị ndị nọ na Masedonia na Akeya+ inye ndị ọzọ ihe ha site n’inye ndị dara ogbenye n’etiti ndị nsọ nọ na Jeruselem onyinye.+