1 Ndị Kọrịnt 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka mmadụ were anyị dị ka ndị nọ n’okpuru+ Kraịst na ndị na-elekọta+ ihe nzuzo dị nsọ+ nke Chineke. Ndị Efesọs 6:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 nakwa n’ihi m, ka e wee nye m ike ikwu okwu+ ma m meghee ọnụ m, ka m wee jiri nkwuwa okwu+ mee ka a mara ihe nzuzo dị nsọ banyere ozi ọma ahụ,+
19 nakwa n’ihi m, ka e wee nye m ike ikwu okwu+ ma m meghee ọnụ m, ka m wee jiri nkwuwa okwu+ mee ka a mara ihe nzuzo dị nsọ banyere ozi ọma ahụ,+