Ọrụ Ndịozi 13:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 “Ya mere, maranụ, ụmụnna m, na a na-ekwusara unu mgbaghara mmehie site n’Onye a;+ Ndị Kọlọsi 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 onye e si n’aka ya jiri ihe mgbapụta tọhapụ anyị, ya bụ, mgbaghara nke mmehie anyị.+ Ndị Kọlọsi 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọzọkwa, ọ bụ ezie na unu nwụrụ anwụ ná njehie unu, mgbe a na-ebighịkwa unu úgwù n’anụ ahụ́, Chineke mere ka unu na ya dịkọọ ndụ.+ O ji obiọma gbaghara anyị njehie anyị niile,+
13 Ọzọkwa, ọ bụ ezie na unu nwụrụ anwụ ná njehie unu, mgbe a na-ebighịkwa unu úgwù n’anụ ahụ́, Chineke mere ka unu na ya dịkọọ ndụ.+ O ji obiọma gbaghara anyị njehie anyị niile,+