Luk 21:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 ha ga-adakwa site n’ihu mma agha, a ga-adọrọkwa ha n’agha laa ná mba niile;+ ndị mba ọzọ ga-azọ Jeruselem ụkwụ, ruo mgbe oge a kara aka+ nke ndị mba ọzọ ga-ezu. Ọrụ Ndịozi 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ gwara ha, sị: “Ọ dịrịghị unu ịmara oge ahụ ma ọ bụ mgbe a kara aka+ nke Nna m debere ka ọ dị n’aka ya;+
24 ha ga-adakwa site n’ihu mma agha, a ga-adọrọkwa ha n’agha laa ná mba niile;+ ndị mba ọzọ ga-azọ Jeruselem ụkwụ, ruo mgbe oge a kara aka+ nke ndị mba ọzọ ga-ezu.
7 Ọ gwara ha, sị: “Ọ dịrịghị unu ịmara oge ahụ ma ọ bụ mgbe a kara aka+ nke Nna m debere ka ọ dị n’aka ya;+