Diuterọnọmi 29:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Ihe e zoro ezo+ dịịrị Jehova bụ́ Chineke anyị, ma ihe e kpughere ekpughe+ dịịrị anyị, dịkwara ụmụ anyị ruo mgbe a na-akaghị aka, ka anyị wee mee ihe niile e kwuru n’iwu a.+ Matiu 24:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 “Ọ dịghị onye maara ụbọchị ahụ na oge awa ahụ,+ ndị mmụọ ozi nke eluigwe amaghị, Ọkpara ahụ amaghịkwa, kama ọ bụ naanị Nna m maara.+
29 “Ihe e zoro ezo+ dịịrị Jehova bụ́ Chineke anyị, ma ihe e kpughere ekpughe+ dịịrị anyị, dịkwara ụmụ anyị ruo mgbe a na-akaghị aka, ka anyị wee mee ihe niile e kwuru n’iwu a.+
36 “Ọ dịghị onye maara ụbọchị ahụ na oge awa ahụ,+ ndị mmụọ ozi nke eluigwe amaghị, Ọkpara ahụ amaghịkwa, kama ọ bụ naanị Nna m maara.+