19 “Ndị gị nwụrụ anwụ ga-adị ndụ.+ Ozu m niile ga-ebili.+ Tetanụ tie mkpu ọṅụ, unu ndị bi n’ájá!+ N’ihi na igirigi gị+ dị ka igirigi nke ahịhịa malo,+ ala ga-amụpụtakwa ndị na-adịghị ndụ.+
11 Na-emekwanụ otú a, n’ihi na unu maara oge ahụ a kara aka, na oge awa ahụ eruwo ka unu teta n’ụra,+ n’ihi na nzọpụta anyị dị nso ugbu a karịa mgbe anyị ghọrọ ndị kwere ekwe.+