Ọrụ Ndịozi 20:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Na-elezinụ+ onwe unu+ na ìgwè atụrụ+ ahụ dum anya, nke mmụọ nsọ họpụtara unu ka unu bụrụ ndị na-elekọta ya,+ ka unu na-azụ ọgbakọ Chineke dị ka atụrụ,+ nke o ji ọbara+ Ọkpara ya zụta. Ndị Galeshia 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O nyere onwe ya maka mmehie anyị+ ka o wee napụta anyị n’ajọ usoro ihe dị ugbu a+ dị ka uche+ Chineke bụ́ Nna anyị si dị,
28 Na-elezinụ+ onwe unu+ na ìgwè atụrụ+ ahụ dum anya, nke mmụọ nsọ họpụtara unu ka unu bụrụ ndị na-elekọta ya,+ ka unu na-azụ ọgbakọ Chineke dị ka atụrụ,+ nke o ji ọbara+ Ọkpara ya zụta.
4 O nyere onwe ya maka mmehie anyị+ ka o wee napụta anyị n’ajọ usoro ihe dị ugbu a+ dị ka uche+ Chineke bụ́ Nna anyị si dị,