Jọn 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na e nyere Iwu ahụ site n’aka Mozis,+ e mere ka obiọma na-erughịrị mmadụ+ na eziokwu+ ahụ dịrị site n’aka Jizọs Kraịst. Ndị Rom 3:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 a na-akpọkwa ha ndị ezi omume,+ nke bụ́ onyinye e nyere n’efu,+ site n’obiọma ya na-erughịrị mmadụ site ná ntọhapụ nke si n’ihe mgbapụta+ ahụ Kraịst Jizọs kwụrụ. 1 Ndị Kọrịnt 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ana m ekele Chineke maka unu mgbe niile n’ihi obiọma na-erughịrị mmadụ+ nke Chineke, nke e nyere unu n’ime Kraịst Jizọs;+
17 N’ihi na e nyere Iwu ahụ site n’aka Mozis,+ e mere ka obiọma na-erughịrị mmadụ+ na eziokwu+ ahụ dịrị site n’aka Jizọs Kraịst.
24 a na-akpọkwa ha ndị ezi omume,+ nke bụ́ onyinye e nyere n’efu,+ site n’obiọma ya na-erughịrị mmadụ site ná ntọhapụ nke si n’ihe mgbapụta+ ahụ Kraịst Jizọs kwụrụ.
4 Ana m ekele Chineke maka unu mgbe niile n’ihi obiọma na-erughịrị mmadụ+ nke Chineke, nke e nyere unu n’ime Kraịst Jizọs;+