13 Ọzọkwa, ọ bụ ezie na unu nwụrụ anwụ ná njehie unu, mgbe a na-ebighịkwa unu úgwù n’anụ ahụ́, Chineke mere ka unu na ya dịkọọ ndụ.+ O ji obiọma gbaghara anyị njehie anyị niile,+
6 N’eziokwu, ọ bụ ihe a mere e ji zisaara ndị nwụrụ anwụ ozi ọma,+ ka e wee kpee ha ikpe dị ka anụ ahụ́ si dị site n’ụzọ ụmụ mmadụ si ele ihe anya,+ kama ka ha wee dị ndụ dị ka mmụọ+ si dị site n’ụzọ Chineke si ele ihe anya.