Ndị Efesọs 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ bụkwa unu ka Chineke mere ka unu dị ndụ, ọ bụ ezie na unu nwụrụ anwụ ná njehie unu na mmehie unu,+ Ndị Kọlọsi 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọzọkwa, ọ bụ ezie na unu nwụrụ anwụ ná njehie unu, mgbe a na-ebighịkwa unu úgwù n’anụ ahụ́, Chineke mere ka unu na ya dịkọọ ndụ.+ O ji obiọma gbaghara anyị njehie anyị niile,+
2 Ọ bụkwa unu ka Chineke mere ka unu dị ndụ, ọ bụ ezie na unu nwụrụ anwụ ná njehie unu na mmehie unu,+
13 Ọzọkwa, ọ bụ ezie na unu nwụrụ anwụ ná njehie unu, mgbe a na-ebighịkwa unu úgwù n’anụ ahụ́, Chineke mere ka unu na ya dịkọọ ndụ.+ O ji obiọma gbaghara anyị njehie anyị niile,+