Ndị Filipaị 1:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ya mere, ebe m nwere obi ike n’ihe a, amaara m na m ga-anọgide,+ m ga-anọnyekwara unu niile ka unu wee nwee ọganihu+ na ọṅụ nke na-abịa site n’okwukwe unu, Faịlimọn 22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma tụkwasị na nke ahụ, doziere m ebe m ga-ebi,+ n’ihi na enwere m olileanya na site n’ekpere unu,+ a ga-eme ka m nwere onwe m+ n’ihi unu.
25 Ya mere, ebe m nwere obi ike n’ihe a, amaara m na m ga-anọgide,+ m ga-anọnyekwara unu niile ka unu wee nwee ọganihu+ na ọṅụ nke na-abịa site n’okwukwe unu,
22 Ma tụkwasị na nke ahụ, doziere m ebe m ga-ebi,+ n’ihi na enwere m olileanya na site n’ekpere unu,+ a ga-eme ka m nwere onwe m+ n’ihi unu.