Ndị Rom 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na ọ na-agụsi m agụụ ike ịhụ unu,+ ka m wee nyetụ unu onyinye ime mmụọ,+ ka e wee mee ka unu guzosie ike; Ndị Efesọs 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 iji na-agbazi+ ndị nsọ, maka ọrụ ije ozi, maka iwuli ahụ́ nke Kraịst elu,+ 1 Timoti 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Na-echebara ihe ndị a echiche;+ na-etinye obi gị dum na ha, ka ọganihu+ gị wee pụta ìhè n’ebe mmadụ niile nọ.
11 N’ihi na ọ na-agụsi m agụụ ike ịhụ unu,+ ka m wee nyetụ unu onyinye ime mmụọ,+ ka e wee mee ka unu guzosie ike;
15 Na-echebara ihe ndị a echiche;+ na-etinye obi gị dum na ha, ka ọganihu+ gị wee pụta ìhè n’ebe mmadụ niile nọ.