Ndị Rom 3:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ya mere, a gaghị esi n’ọrụ nke iwu kpọọ anụ ahụ́ ọ bụla onye ezi omume+ n’ihu ya, n’ihi na ọ bụ iwu+ na-eme ka a mata nke ọma ihe bụ́ mmehie.+ Ndị Rom 10:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 n’ihi na, ebe ha na-amaghị ezi omume Chineke,+ kama na-achọ ime ka ezi omume nke ha guzosie ike,+ ha edoghị onwe ha n’okpuru ezi omume Chineke.+
20 Ya mere, a gaghị esi n’ọrụ nke iwu kpọọ anụ ahụ́ ọ bụla onye ezi omume+ n’ihu ya, n’ihi na ọ bụ iwu+ na-eme ka a mata nke ọma ihe bụ́ mmehie.+
3 n’ihi na, ebe ha na-amaghị ezi omume Chineke,+ kama na-achọ ime ka ezi omume nke ha guzosie ike,+ ha edoghị onwe ha n’okpuru ezi omume Chineke.+