15 N’ihi ya, ọ sịrị ha: “Unu bụ ndị na-akpọ onwe unu ndị ezi omume n’ihu ụmụ mmadụ,+ ma Chineke maara obi unu;+ n’ihi na ihe dị elu n’etiti ụmụ mmadụ bụ ihe arụ n’anya Chineke.+
9 Ma o nyekwara ụfọdụ ndị ihe atụ a, bụ́ ndị tụkwasịrị onwe ha obi na ha bụ ndị ezi omume,+ ndị na-ewerekwa ndị ọzọ dị ka ndị na-enweghị ihe ha bụ, sị:+
9 ma bụrụ onye mụ na ya dị n’otu. Nke a adabereghị n’ezi omume nke m, nke na-esi n’idebe iwu,+ kama n’okwukwe+ e nwere na Kraịst, bụ́ ezi omume nke si n’aka Chineke n’ihi okwukwe,+