17 n’ihi na ọ bụ na ya ka a na-ekpughe ezi omume nke Chineke+ n’ihi okwukwe+ mmadụ nwere, nke na-eme ka o nwekwuo okwukwe, dị nnọọ ka e dere, sị: “Ma onye ezi omume ga-esi n’okwukwe dị ndụ.”+
21 Ma ugbu a, e mewo ka ọ pụta ìhè na mmadụ pụrụ ịbụ onye ezi omume n’ihu Chineke+ n’adabereghị n’iwu, dị ka Iwu+ ahụ na Akwụkwọ Ndị Amụma+ na-agba àmà ya;+