Ndị Rom 9:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ka o wee mee ka a mara ebube ya dị ukwuu+ n’ebe arịa+ ndị dịịrị ebere dị, bụ́ ndị ọ kwadebere maka ebube tupu oge eruo,+ Ndị Efesọs 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 E si n’aka ya jiri ihe mgbapụta tọhapụ anyị, site n’ọbara+ nke onye ahụ, ee, mgbaghara nke njehie+ anyị, dị ka obiọma ya dị ukwuu nke na-erughịrị mmadụ si dị.+
23 ka o wee mee ka a mara ebube ya dị ukwuu+ n’ebe arịa+ ndị dịịrị ebere dị, bụ́ ndị ọ kwadebere maka ebube tupu oge eruo,+
7 E si n’aka ya jiri ihe mgbapụta tọhapụ anyị, site n’ọbara+ nke onye ahụ, ee, mgbaghara nke njehie+ anyị, dị ka obiọma ya dị ukwuu nke na-erughịrị mmadụ si dị.+