Luk 21:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Unu ga-esite n’ịtachi obi nweta mkpụrụ obi unu.+ 2 Ndị Tesalonaịka 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Nke a bụ ihe àmà nke ikpe ezi omume Chineke,+ nke na-eme ka a gụọ unu ná ndị ruru eru inweta alaeze Chineke,+ bụ́ nke unu na-atara ahụhụ.+
5 Nke a bụ ihe àmà nke ikpe ezi omume Chineke,+ nke na-eme ka a gụọ unu ná ndị ruru eru inweta alaeze Chineke,+ bụ́ nke unu na-atara ahụhụ.+